Levitikọs 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mosis wee kpọta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke nso ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+