Ndị Efesọs 5:25, 26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ndị bụ́ di, hụnụ nwunye unu n’anya+ otú ahụ Kraịst hụkwara ọgbakọ ya n’anya ma nwụọ maka ya,+ 26 iji doo ya nsọ, jirikwa mmiri nke okwu Chineke saa ya, ya adị ọcha.+
25 Ndị bụ́ di, hụnụ nwunye unu n’anya+ otú ahụ Kraịst hụkwara ọgbakọ ya n’anya ma nwụọ maka ya,+ 26 iji doo ya nsọ, jirikwa mmiri nke okwu Chineke saa ya, ya adị ọcha.+