Ọrụ Ndịozi 20:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Na-elezinụ onwe unu na ìgwè atụrụ Chineke niile anya,+ nke mmụọ nsọ họpụtara unu ka unu bụrụ ndị na-elekọta ya,+ ka unu na-azụ ọgbakọ Chineke,+ nke o ji ọbara Ọkpara ya zụta.+
28 Na-elezinụ onwe unu na ìgwè atụrụ Chineke niile anya,+ nke mmụọ nsọ họpụtara unu ka unu bụrụ ndị na-elekọta ya,+ ka unu na-azụ ọgbakọ Chineke,+ nke o ji ọbara Ọkpara ya zụta.+