Ọpụpụ 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nwanne ya nwaanyị guzokwara n’ebe dịtụ anya ka o wee mara ihe ga-eme ya.+ Ọpụpụ 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ígwé ojii ahụ wee si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma, lee! e tiri Miriam ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ma, lee! e tiri ya ekpenta.+
20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+
10 Ígwé ojii ahụ wee si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma, lee! e tiri Miriam ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ma, lee! e tiri ya ekpenta.+