Ọnụ Ọgụgụ 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma lee, ekpenta pụtara Miriam n’ahụ́, ahụ́ ya achawa ezigbo ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ya ahụ na Miriam bụzi onye ekpenta.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:10 Ụlọ Nche,8/1/2004, p. 26
10 Ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma lee, ekpenta pụtara Miriam n’ahụ́, ahụ́ ya achawa ezigbo ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ya ahụ na Miriam bụzi onye ekpenta.+