Ọnụ Ọgụgụ 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ígwé ojii ahụ wee si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma, lee! e tiri Miriam ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ma, lee! e tiri ya ekpenta.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:10 Ụlọ Nche,8/1/2004, p. 26
10 Ígwé ojii ahụ wee si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma, lee! e tiri Miriam ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ma, lee! e tiri ya ekpenta.+