Ọpụpụ 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn. 1 Ihe E Mere 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu+ nwụrụ n’ihu nna ha,+ ha amụtaghịkwa ụmụ, ma Elieza+ na Ịtama nọgidere na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.
28 “Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.
2 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu+ nwụrụ n’ihu nna ha,+ ha amụtaghịkwa ụmụ, ma Elieza+ na Ịtama nọgidere na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.