Ọpụpụ 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-etinyekwa ihe àmà m ga-enye gị n’ime Igbe ahụ.+ Ọpụpụ 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+ Ọpụpụ 34:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee ruo mgbe Mozis gbadatara n’Ugwu Saịnaị na Mozis bu mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ mgbe o si n’ugwu ahụ gbadata,+ ma Mozis amaghị na ihu ya na-enwupụta ìhè n’ihi na ya na ya kwurịtara okwu.+ Ọnụ Ọgụgụ 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mozis wee chịsa mkpara ndị ahụ n’ihu Jehova n’ụlọikwuu Ihe Àmà.+
18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+
29 O wee ruo mgbe Mozis gbadatara n’Ugwu Saịnaị na Mozis bu mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ mgbe o si n’ugwu ahụ gbadata,+ ma Mozis amaghị na ihu ya na-enwupụta ìhè n’ihi na ya na ya kwurịtara okwu.+