Ọpụpụ 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Erọn wee lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ E mesịa, ọ mụụrụ ya Nedab na Abaịhu, Elieza na Ịtama.+ Ọnụ Ọgụgụ 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ bụ ya bụ ozi ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Geshọn+ ga na-eje n’ụlọikwuu nzute, ọ bụ Ịtama+ nwa Erọn bụ́ onye nchụàjà ga na-elekọta ọrụ dịịrị ha. 1 Ihe E Mere 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Amram+ bụ Erọn+ na Mozis,+ nakwa Miriam.+ Ụmụ Erọn bụ Nedab+ na Abaịhu+ na Elieza+ nakwa Ịtama.+
23 Erọn wee lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ E mesịa, ọ mụụrụ ya Nedab na Abaịhu, Elieza na Ịtama.+
28 Ọ bụ ya bụ ozi ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Geshọn+ ga na-eje n’ụlọikwuu nzute, ọ bụ Ịtama+ nwa Erọn bụ́ onye nchụàjà ga na-elekọta ọrụ dịịrị ha.
3 Ụmụ Amram+ bụ Erọn+ na Mozis,+ nakwa Miriam.+ Ụmụ Erọn bụ Nedab+ na Abaịhu+ na Elieza+ nakwa Ịtama.+