4 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu nwụrụ n’ihu Jehova mgbe ha surere ihe nsure ọkụ nke iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova n’ala ịkpa Saịnaị; ha amụtaghịkwa nwa ọ bụla. Ma Elieza+ na Ịtama+ nọ na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà, ha na Erọn nna ha.
33 Ọ bụ ya bụ ozi ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Meraraị+ ga na-eje, dị ka ozi niile ha ga na-eje n’ụlọikwuu nzute si dị, nke Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà+ ga na-elekọta.”