Ọnụ Ọgụgụ 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ bụ ya bụ ozi ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Geshọn+ ga na-eje n’ụlọikwuu nzute, ọ bụ Ịtama+ nwa Erọn bụ́ onye nchụàjà ga na-elekọta ọrụ dịịrị ha. Ọnụ Ọgụgụ 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 o nyekwara ụmụ Meraraị ụgbọala anọ na ehi asatọ, dabere n’otú ọrụ ha na-arụ+ hà, ọ bụ Ịtama nwa Erọn bụ́ onye nchụàjà+ ka o nyefere ha.
28 Ọ bụ ya bụ ozi ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Geshọn+ ga na-eje n’ụlọikwuu nzute, ọ bụ Ịtama+ nwa Erọn bụ́ onye nchụàjà ga na-elekọta ọrụ dịịrị ha.
8 o nyekwara ụmụ Meraraị ụgbọala anọ na ehi asatọ, dabere n’otú ọrụ ha na-arụ+ hà, ọ bụ Ịtama nwa Erọn bụ́ onye nchụàjà+ ka o nyefere ha.