36 Ọrụ e nyere ụmụ Meraraị bụ ilekọta awara osisi+ nke ụlọikwuu ahụ na osisi ntụhie+ ya na ogidi+ ya na ntọala ya ndị nwere oghere na arịa+ ya niile nakwa ozi niile metụtara ya,+
31 Nke a bụ ọrụ dịịrị ha, ya bụ, ihe ha ga na-ebu,+ dị ka ozi niile ha ga na-eje n’ụlọikwuu nzute si dị: awara osisi+ nke ụlọikwuu ahụ na osisi ntụhie+ ya na ogidi+ ya na ntọala ya ndị nwere oghere,+