Ọnụ Ọgụgụ 4:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọ bụ ya bụ ọrụ ezinụlọ ụmụ Geshọn ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute.+ Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ga na-ahụ maka ọrụ ha na-arụ.+
28 Ọ bụ ya bụ ọrụ ezinụlọ ụmụ Geshọn ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute.+ Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ga na-ahụ maka ọrụ ha na-arụ.+