Ọpụpụ 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Erọn lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ Ọ mụụrụ ya Nedab, Abaịhu, Elieza, na Ịtama.+ Ọnụ Ọgụgụ 4:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọ bụ ọrụ a ka ezinụlọ ụmụ Meraraị+ ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute. Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ga na-ahụ maka ọrụ ha na-arụ.”+ Ọnụ Ọgụgụ 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O nyekwara ụmụ Meraraị ụgbọala anọ na ehi asatọ ha ga-eji na-arụ ọrụ e nyere ha. Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ka o nyefere ha.+
23 Erọn lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ Ọ mụụrụ ya Nedab, Abaịhu, Elieza, na Ịtama.+
33 Ọ bụ ọrụ a ka ezinụlọ ụmụ Meraraị+ ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute. Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ga na-ahụ maka ọrụ ha na-arụ.”+
8 O nyekwara ụmụ Meraraị ụgbọala anọ na ehi asatọ ha ga-eji na-arụ ọrụ e nyere ha. Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ka o nyefere ha.+