Ọnụ Ọgụgụ 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ bụ ya bụ ozi ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Geshọn+ ga na-eje n’ụlọikwuu nzute, ọ bụ Ịtama+ nwa Erọn bụ́ onye nchụàjà ga na-elekọta ọrụ dịịrị ha.
28 Ọ bụ ya bụ ozi ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Geshọn+ ga na-eje n’ụlọikwuu nzute, ọ bụ Ịtama+ nwa Erọn bụ́ onye nchụàjà ga na-elekọta ọrụ dịịrị ha.