10 Erọn ga-achụkwa àjà mkpuchi mmehie n’elu mpi ya otu ugboro kwa afọ.+ Ọ ga-eji ọbara anụ àjà mmehie+ nke e ji ekpuchi mmehie kpuchie mmehie maka ya otu ugboro kwa afọ, a ga na-eme ya n’ọgbọ unu niile. Ọ bụ ihe kasị nsọ nye Jehova.”
24 Ndị nchụàjà wee gbuo ha, wee were ọbara ha chụọ àjà mmehie n’elu ebe ịchụàjà, iji kpuchiere Izrel dum mmehie ha;+ n’ihi na ọ bụ maka Izrel dum+ ka eze kwuru ka a chụọ àjà nsure ọkụ ahụ na àjà mmehie ahụ.+