Ọpụpụ 30:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Erọn ga-achụ àjà ikpuchi mmehie n’elu mpi ndị dị na ya otu ugboro n’afọ.+ Ọ ga na-eji ọbara anụ e ji achụ àjà mmehie achụ àjà ikpuchi mmehie maka ya+ otu ugboro n’afọ n’ọgbọ unu niile. Ọ* bụ ihe kacha nsọ n’anya Jehova.”
10 Erọn ga-achụ àjà ikpuchi mmehie n’elu mpi ndị dị na ya otu ugboro n’afọ.+ Ọ ga na-eji ọbara anụ e ji achụ àjà mmehie achụ àjà ikpuchi mmehie maka ya+ otu ugboro n’afọ n’ọgbọ unu niile. Ọ* bụ ihe kacha nsọ n’anya Jehova.”