-
2 Ihe E Mere 26:18Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
18 Ha wee gbalịa igbochi Ọzaya bụ́ eze,+ sị ya: “Ọzaya, ọ bụghị ọrụ gị+ isurere Jehova ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ, kama ọ bụ ọrụ ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Erọn,+ ndị e doro nsọ, isure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ. Si n’ebe nsọ a pụọ; n’ihi na imewo omume ekwesịghị ntụkwasị obi, ị gaghị enweta ùgwù+ ọ bụla site n’aka Jehova Chineke.”
-