Ọpụpụ 27:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ma gị onwe gị, ị ga-enye ụmụ Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ a na-agwaghị agwa, nke a sụpụtara ná mkpụrụ oliv maka ihe ọkụ, ka e jiri ya na-amụnye oriọna mgbe niile.+ 1 Samuel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E menyụbeghị oriọna Chineke, Samuel dinakwa n’ụlọ nsọ+ Jehova, bụ́ ebe igbe Chineke dị.
20 “Ma gị onwe gị, ị ga-enye ụmụ Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ a na-agwaghị agwa, nke a sụpụtara ná mkpụrụ oliv maka ihe ọkụ, ka e jiri ya na-amụnye oriọna mgbe niile.+