1 Samuel 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Hana wee bilie mgbe ha risịrị nri na Shaịlo, mgbe ha ṅụsịkwara ihe ọṅụṅụ, ka Ilaị onye nchụàjà nọ ọdụ n’oche dị n’akụkụ awara ụzọ nke ụlọ nsọ+ Jehova. 1 Samuel 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Samuel wee dinara ala ruo ụtụtụ. O wee meghee ọnụ ụzọ nke ụlọ Jehova.+ Ụjọ na-atụkwa Samuel ịkọrọ Ilaị banyere ọhụụ ahụ.+ Abụ Ọma 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma mụ onwe m, n’ihi obiọma* gị dị ukwuu,+M ga-abata n’ụlọ gị,+M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala n’ihi egwu m na-atụ gị.+
9 Hana wee bilie mgbe ha risịrị nri na Shaịlo, mgbe ha ṅụsịkwara ihe ọṅụṅụ, ka Ilaị onye nchụàjà nọ ọdụ n’oche dị n’akụkụ awara ụzọ nke ụlọ nsọ+ Jehova.
15 Samuel wee dinara ala ruo ụtụtụ. O wee meghee ọnụ ụzọ nke ụlọ Jehova.+ Ụjọ na-atụkwa Samuel ịkọrọ Ilaị banyere ọhụụ ahụ.+
7 Ma mụ onwe m, n’ihi obiọma* gị dị ukwuu,+M ga-abata n’ụlọ gị,+M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala n’ihi egwu m na-atụ gị.+