1 Ihe E Mere 27:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onyeisi ìgwè nke atọ bụ Benaya+ nwa Jehoyada,+ onyeisi nchụàjà. E kenyere ha ije ozi n’ọnwa nke atọ. Puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000) nọkwa n’ìgwè ya.
5 Onyeisi ìgwè nke atọ bụ Benaya+ nwa Jehoyada,+ onyeisi nchụàjà. E kenyere ha ije ozi n’ọnwa nke atọ. Puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000) nọkwa n’ìgwè ya.