2 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+ Abụ Ọma 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, ahụrụ m ụlọ gị nke bụ́ ebe obibi gị n’anya+Nakwa ebe ebube gị bi.+ Abụ Ọma 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+
2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+
4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+