12Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. O wee bịakwute ya+ wee sị ya: “E nwere ndị ikom abụọ nọ n’otu obodo, otu bụ ọgaranya, nke ọzọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya.
29 Ma ihe ndị metụtara Devid bụ́ eze, ma ndị mbụ ma ndị ikpeazụ, e dere ha n’okwu Samuel onye ọhụ ụzọ+ nakwa n’okwu Netan+ onye amụma nakwa n’okwu Gad+ onye ọhụụ,