17O wee ruo na ozugbo Devid malitere ibi n’ụlọ nke ya,+ Devid gwara Netan+ onye amụma, sị: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida wuo,+ ma igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova dọrọ n’okpuru ákwà ụlọikwuu.”+
29 Ma ihe ndị metụtara Devid bụ́ eze, ma ndị mbụ ma ndị ikpeazụ, e dere ha n’okwu Samuel onye ọhụ ụzọ+ nakwa n’okwu Netan+ onye amụma nakwa n’okwu Gad+ onye ọhụụ,