2 Samuel 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị a bụ aha ndị dike+ Devid: Josheb-bashibet+ onye Takimọnaịt, onyeisi mmadụ atọ ahụ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ otu mgbe. 1 Ihe E Mere 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị a bụ ndị isi nke ndị dike+ Devid, bụ́ ndị na-akwadosi ya ike n’ọbụbụeze ya, ha na Izrel dum, iji mee ka ọ bụrụ eze dị ka ihe Jehova kwuru+ banyere Izrel si dị.
8 Ndị a bụ aha ndị dike+ Devid: Josheb-bashibet+ onye Takimọnaịt, onyeisi mmadụ atọ ahụ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ otu mgbe.
10 Ndị a bụ ndị isi nke ndị dike+ Devid, bụ́ ndị na-akwadosi ya ike n’ọbụbụeze ya, ha na Izrel dum, iji mee ka ọ bụrụ eze dị ka ihe Jehova kwuru+ banyere Izrel si dị.