2 Samuel 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Devid nụrụ ya, o zipụrụ Joab na ndị agha niile na ndị dike.+ 2 Samuel 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị ikom Joab+ na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ na ndị dike niile wee soro ya; ha wee si na Jeruselem pụọ ịchụ Shiba nwa Bikraị. 1 Ihe E Mere 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị a bụ ndị isi nke ndị dike+ Devid, bụ́ ndị na-akwadosi ya ike n’ọbụbụeze ya, ha na Izrel dum, iji mee ka ọ bụrụ eze dị ka ihe Jehova kwuru+ banyere Izrel si dị.
7 Ndị ikom Joab+ na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ na ndị dike niile wee soro ya; ha wee si na Jeruselem pụọ ịchụ Shiba nwa Bikraị.
10 Ndị a bụ ndị isi nke ndị dike+ Devid, bụ́ ndị na-akwadosi ya ike n’ọbụbụeze ya, ha na Izrel dum, iji mee ka ọ bụrụ eze dị ka ihe Jehova kwuru+ banyere Izrel si dị.