2 Samuel 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị niile na-ejere ya ozi wee na-agafe n’akụkụ ya; ndị Keretaịt niile na ndị Peletaịt+ niile na ndị Gat+ niile, narị ndị ikom isii, bụ́ ndị si Gat soro ya,+ wee na-agafe n’ihu eze. 1 Ndị Eze 1:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Zedọk+ onye nchụàjà na Netan+ onye amụma na Benaya+ nwa Jehoyada na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ wee gbadaa, mee ka Sọlọmọn nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke Eze Devid,+ durutekwa ya Gaịhọn.+
18 Ndị niile na-ejere ya ozi wee na-agafe n’akụkụ ya; ndị Keretaịt niile na ndị Peletaịt+ niile na ndị Gat+ niile, narị ndị ikom isii, bụ́ ndị si Gat soro ya,+ wee na-agafe n’ihu eze.
38 Zedọk+ onye nchụàjà na Netan+ onye amụma na Benaya+ nwa Jehoyada na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ wee gbadaa, mee ka Sọlọmọn nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke Eze Devid,+ durutekwa ya Gaịhọn.+