1 Samuel 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ anyị wakporo ebe ndịda nke ndị Keretaịt+ nakwa ala ndị Juda nakwa ndịda Keleb;+ anyị gbakwara Ziklag ọkụ.” 2 Samuel 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+ Ma ụmụ Devid ghọrọ ndị nchụàjà.+
14 Ọ bụ anyị wakporo ebe ndịda nke ndị Keretaịt+ nakwa ala ndị Juda nakwa ndịda Keleb;+ anyị gbakwara Ziklag ọkụ.”