2 Samuel 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị niile na-ejere ya ozi wee na-agafe n’akụkụ ya; ndị Keretaịt niile na ndị Peletaịt+ niile na ndị Gat+ niile, narị ndị ikom isii, bụ́ ndị si Gat soro ya,+ wee na-agafe n’ihu eze.
18 Ndị niile na-ejere ya ozi wee na-agafe n’akụkụ ya; ndị Keretaịt niile na ndị Peletaịt+ niile na ndị Gat+ niile, narị ndị ikom isii, bụ́ ndị si Gat soro ya,+ wee na-agafe n’ihu eze.