2 Samuel 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+ Ma ụmụ Devid ghọrọ ndị nchụàjà.+ 2 Samuel 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị ikom Joab+ na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ na ndị dike niile wee soro ya; ha wee si na Jeruselem pụọ ịchụ Shiba nwa Bikraị. 1 Ndị Eze 1:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Zedọk+ onye nchụàjà na Netan+ onye amụma na Benaya+ nwa Jehoyada na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ wee gbadaa, mee ka Sọlọmọn nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke Eze Devid,+ durutekwa ya Gaịhọn.+ 1 Ihe E Mere 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Benaya+ nwa Jehoyada+ bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt;+ ụmụ Devid nọkwa n’ọkwá kasị elu n’akụkụ eze.+
7 Ndị ikom Joab+ na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ na ndị dike niile wee soro ya; ha wee si na Jeruselem pụọ ịchụ Shiba nwa Bikraị.
38 Zedọk+ onye nchụàjà na Netan+ onye amụma na Benaya+ nwa Jehoyada na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ wee gbadaa, mee ka Sọlọmọn nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke Eze Devid,+ durutekwa ya Gaịhọn.+
17 Benaya+ nwa Jehoyada+ bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt;+ ụmụ Devid nọkwa n’ọkwá kasị elu n’akụkụ eze.+