1 Ndị Eze 1:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Zedọk+ onye nchụàjà na Netan+ onye amụma na Benaya+ nwa Jehoyada na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ wee gbadaa, mee ka Sọlọmọn nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke Eze Devid,+ durutekwa ya Gaịhọn.+
38 Zedọk+ onye nchụàjà na Netan+ onye amụma na Benaya+ nwa Jehoyada na ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt+ wee gbadaa, mee ka Sọlọmọn nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke Eze Devid,+ durutekwa ya Gaịhọn.+