2 Samuel 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+ Ma ụmụ Devid ghọrọ ndị nchụàjà.+ 1 Ihe E Mere 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Benaya+ nwa Jehoyada+ bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt;+ ụmụ Devid nọkwa n’ọkwá kasị elu n’akụkụ eze.+
17 Benaya+ nwa Jehoyada+ bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt;+ ụmụ Devid nọkwa n’ọkwá kasị elu n’akụkụ eze.+