1 Ndị Eze 1:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Eze wee zipụ ya na Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma na Benaya nwa Jehoyada na ndị Keretaịt na ndị Peletaịt, ha wee mee ka ọ nọkwasị n’elu nne ịnyịnya eze.+
44 Eze wee zipụ ya na Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma na Benaya nwa Jehoyada na ndị Keretaịt na ndị Peletaịt, ha wee mee ka ọ nọkwasị n’elu nne ịnyịnya eze.+