2 Samuel 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị a bụ aha ndị dike+ Devid: Josheb-bashibet+ onye Takimọnaịt, onyeisi mmadụ atọ ahụ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ otu mgbe. 1 Ihe E Mere 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe Devid nụrụ ya, o zipụrụ Joab+ na ndị agha niile na ndị dike ozugbo.+
8 Ndị a bụ aha ndị dike+ Devid: Josheb-bashibet+ onye Takimọnaịt, onyeisi mmadụ atọ ahụ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ otu mgbe.