1 Ihe E Mere 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nke a bụ aha ndị dike Devid: Jashobiam+ nwa onye si n’agbụrụ Hakmọnaị, bụ́ onyeisi mmadụ atọ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ otu mgbe.+ 1 Ihe E Mere 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Onyeisi ìgwè nke mbụ, maka ọnwa nke mbụ, bụ Jashobiam+ nwa Zabdiel, e nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè nke ya.
11 Nke a bụ aha ndị dike Devid: Jashobiam+ nwa onye si n’agbụrụ Hakmọnaị, bụ́ onyeisi mmadụ atọ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ otu mgbe.+
2 Onyeisi ìgwè nke mbụ, maka ọnwa nke mbụ, bụ Jashobiam+ nwa Zabdiel, e nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè nke ya.