2 Samuel 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị a bụ aha ndị dike+ Devid: Josheb-bashibet+ onye Takimọnaịt, onyeisi mmadụ atọ ahụ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ otu mgbe. 1 Ihe E Mere 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nke a bụ aha ndị dike Devid: Jashobiam+ nwa onye si n’agbụrụ Hakmọnaị, bụ́ onyeisi mmadụ atọ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ otu mgbe.+
8 Ndị a bụ aha ndị dike+ Devid: Josheb-bashibet+ onye Takimọnaịt, onyeisi mmadụ atọ ahụ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ otu mgbe.
11 Nke a bụ aha ndị dike Devid: Jashobiam+ nwa onye si n’agbụrụ Hakmọnaị, bụ́ onyeisi mmadụ atọ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ otu mgbe.+