2 Samuel 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị a bụ aha ndị dike+ Devid: Josheb-bashibet+ onye Takimọnaịt, onyeisi mmadụ atọ ahụ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ otu mgbe. 1 Ihe E Mere 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Onyeisi ìgwè nke mbụ, maka ọnwa nke mbụ, bụ Jashobiam+ nwa Zabdiel, e nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè nke ya.
8 Ndị a bụ aha ndị dike+ Devid: Josheb-bashibet+ onye Takimọnaịt, onyeisi mmadụ atọ ahụ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ asatọ otu mgbe.
2 Onyeisi ìgwè nke mbụ, maka ọnwa nke mbụ, bụ Jashobiam+ nwa Zabdiel, e nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè nke ya.