2 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+ 2 Samuel 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. O wee bịakwute ya+ wee sị ya: “E nwere ndị ikom abụọ nọ n’otu obodo, otu bụ ọgaranya, nke ọzọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya.
2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+
12 Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. O wee bịakwute ya+ wee sị ya: “E nwere ndị ikom abụọ nọ n’otu obodo, otu bụ ọgaranya, nke ọzọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya.