2 Samuel 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo mgbe eze bi n’ụlọ ya,+ mgbe Jehova mekwara ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike,+
7 O wee ruo mgbe eze bi n’ụlọ ya,+ mgbe Jehova mekwara ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike,+