1 Ihe E Mere 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee ruo na ozugbo Devid malitere ibi n’ụlọ nke ya,+ Devid gwara Netan+ onye amụma, sị: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida wuo,+ ma igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova dọrọ n’okpuru ákwà ụlọikwuu.”+
17 O wee ruo na ozugbo Devid malitere ibi n’ụlọ nke ya,+ Devid gwara Netan+ onye amụma, sị: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida wuo,+ ma igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova dọrọ n’okpuru ákwà ụlọikwuu.”+