Levitikọs 26:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-eme ka udo dị n’ala unu,+ unu ga-edinakwa ala n’enweghị onye ga-eme ka unu maa jijiji;+ m ga-eme ka a ghara inwekwa ajọ anụ ọhịa n’ala unu,+ mma agha agaghịkwa agabiga n’ala unu.+ 1 Ndị Eze 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke m enyewo m ezumike gbaa gburugburu.+ Ọ dịghị onye nguzogide nọnụ, ọ dịghịkwa ihe ọjọọ na-emenụ.+
6 M ga-eme ka udo dị n’ala unu,+ unu ga-edinakwa ala n’enweghị onye ga-eme ka unu maa jijiji;+ m ga-eme ka a ghara inwekwa ajọ anụ ọhịa n’ala unu,+ mma agha agaghịkwa agabiga n’ala unu.+
4 Ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke m enyewo m ezumike gbaa gburugburu.+ Ọ dịghị onye nguzogide nọnụ, ọ dịghịkwa ihe ọjọọ na-emenụ.+