1 Ihe E Mere 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee! E nwere nwa nwoke+ a ga-amụrụ gị. Ya onwe ya ga-abụ nwoke ga-enwe ezumike, m ga-emekwa ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike;+ n’ihi na aha ya ga-abụ Sọlọmọn,+ m ga-enye Izrel udo+ na ịnọ jụụ n’ụbọchị ya. Abụ Ọma 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-enye ndị ya ume.+Jehova ga-eji udo gọzie ndị ya.+ Hagaị 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ebube ụlọ nke ikpeazụ a ga-adị ukwuu karịa nke mbụ,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “‘M ga-emekwa ka udo dị n’ebe a,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.” Ndị Filipaị 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihe ndị unu mụtara n’aka m, nke unu nabatara, nke unu nụkwara ma hụ n’ebe m nọ, na-emenụ ihe ndị a;+ Chineke nke udo+ ga-anọnyekwara unu.
9 Lee! E nwere nwa nwoke+ a ga-amụrụ gị. Ya onwe ya ga-abụ nwoke ga-enwe ezumike, m ga-emekwa ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike;+ n’ihi na aha ya ga-abụ Sọlọmọn,+ m ga-enye Izrel udo+ na ịnọ jụụ n’ụbọchị ya.
9 “‘Ebube ụlọ nke ikpeazụ a ga-adị ukwuu karịa nke mbụ,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “‘M ga-emekwa ka udo dị n’ebe a,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.”
9 Ihe ndị unu mụtara n’aka m, nke unu nabatara, nke unu nụkwara ma hụ n’ebe m nọ, na-emenụ ihe ndị a;+ Chineke nke udo+ ga-anọnyekwara unu.