1 Ndị Eze 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Juda+ na Izrel wee na-ebi n’obi iru ala,+ onye ọ bụla n’okpuru osisi vaịn ya nakwa n’okpuru osisi fig ya,+ malite na Dan ruo Bia-shiba,+ n’ụbọchị niile nke Sọlọmọn. 1 Ndị Eze 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke m enyewo m ezumike gbaa gburugburu.+ Ọ dịghị onye nguzogide nọnụ, ọ dịghịkwa ihe ọjọọ na-emenụ.+
25 Juda+ na Izrel wee na-ebi n’obi iru ala,+ onye ọ bụla n’okpuru osisi vaịn ya nakwa n’okpuru osisi fig ya,+ malite na Dan ruo Bia-shiba,+ n’ụbọchị niile nke Sọlọmọn.
4 Ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke m enyewo m ezumike gbaa gburugburu.+ Ọ dịghị onye nguzogide nọnụ, ọ dịghịkwa ihe ọjọọ na-emenụ.+