Ndị Rom 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ka Chineke onye na-enye udo nọnyere unu niile.+ Amen. 1 Ndị Kọrịnt 14:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ihi na Chineke abụghị Chineke nke aghara,+ kama nke udo.+ Dị ka ọ dị n’ọgbakọ niile nke ndị nsọ, Ndị Hibru 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ka Chineke nke udo,+ onye mere ka nnukwu onye ọzụzụ+ atụrụ ahụ+ bụ́ Onyenwe anyị Jizọs, onye ji ọbara nke ọgbụgba ndụ ebighị ebi,+ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+
33 N’ihi na Chineke abụghị Chineke nke aghara,+ kama nke udo.+ Dị ka ọ dị n’ọgbakọ niile nke ndị nsọ,
20 Ka Chineke nke udo,+ onye mere ka nnukwu onye ọzụzụ+ atụrụ ahụ+ bụ́ Onyenwe anyị Jizọs, onye ji ọbara nke ọgbụgba ndụ ebighị ebi,+ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+