Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 14
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Kọrịnt 14:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:1
  • +Ro 12:6; 1Te 5:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/1993, p. 31

1 Ndị Kọrịnt 14:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:5
  • +1Kọ 13:2

1 Ndị Kọrịnt 14:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 10:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2010, p. 24-25

1 Ndị Kọrịnt 14:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:30
  • +Joe 2:28; Ọrụ 2:17; 21:9
  • +1Kọ 12:10

1 Ndị Kọrịnt 14:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 1:12; 2:2
  • +1Kọ 12:8; 2Kọ 11:6

1 Ndị Kọrịnt 14:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 21:12

1 Ndị Kọrịnt 14:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:9; Job 39:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2015, p. 21

1 Ndị Kọrịnt 14:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:19
  • +1Kọ 9:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2015, p. 21

1 Ndị Kọrịnt 14:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 18:26

1 Ndị Kọrịnt 14:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:1, 7
  • +1Kọ 14:4, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2007, p. 23

1 Ndị Kọrịnt 14:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:10; 14:5

1 Ndị Kọrịnt 14:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:2

1 Ndị Kọrịnt 14:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 3:16
  • +Ọm 47:7

1 Ndị Kọrịnt 14:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:20

1 Ndị Kọrịnt 14:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:26

1 Ndị Kọrịnt 14:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:6

1 Ndị Kọrịnt 14:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:4

1 Ndị Kọrịnt 14:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 119:99; Efe 4:14; Hib 5:13
  • +Jer 4:22; Ro 16:19
  • +Fil 3:15; Hib 5:14; 1Pi 2:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/2007, p. 11

    7/15/1993, p. 20

1 Ndị Kọrịnt 14:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:49; Jer 5:15
  • +Aịz 28:11
  • +Aịz 28:12

1 Ndị Kọrịnt 14:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:4
  • +Ọrụ 2:13
  • +Ọrụ 2:37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 150

1 Ndị Kọrịnt 14:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:11

1 Ndị Kọrịnt 14:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 5:13

1 Ndị Kọrịnt 14:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 2:47
  • +Aịz 45:14; Zek 8:23

1 Ndị Kọrịnt 14:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:10
  • +Ro 14:19; 2Kọ 12:19

1 Ndị Kọrịnt 14:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:5

1 Ndị Kọrịnt 14:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:4

1 Ndị Kọrịnt 14:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:1; Efe 4:11
  • +1Te 5:21

1 Ndị Kọrịnt 14:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:10

1 Ndị Kọrịnt 14:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:6; 1Te 5:20
  • +Hib 10:25

1 Ndị Kọrịnt 14:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:40; Ga 5:25; Kọl 2:5
  • +Ro 15:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 20

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 120

1 Ndị Kọrịnt 14:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 2:11, 12
  • +1Kọ 11:3; Efe 5:22; Kọl 3:18; Taị 2:5; 1Pi 3:1
  • +Je 3:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2012, p. 9

    3/1/2006, p. 28-29

1 Ndị Kọrịnt 14:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 11:6

1 Ndị Kọrịnt 14:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 2:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2011, p. 14

1 Ndị Kọrịnt 14:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 4:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/1993, p. 31

1 Ndị Kọrịnt 14:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:31; 1Te 5:20
  • +1Kọ 14:27

1 Ndị Kọrịnt 14:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:33; Kọl 2:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 54

    Teta!,

    nke 1 2020 p. 10

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 49

    Ụlọ Nche,

    8/1/1997, p. 9

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 14:11Kọ 12:1
1 Kọr. 14:1Ro 12:6; 1Te 5:20
1 Kọr. 14:21Kọ 14:5
1 Kọr. 14:21Kọ 13:2
1 Kọr. 14:32Kọ 10:8
1 Kọr. 14:51Kọ 12:30
1 Kọr. 14:5Joe 2:28; Ọrụ 2:17; 21:9
1 Kọr. 14:51Kọ 12:10
1 Kọr. 14:6Ga 1:12; 2:2
1 Kọr. 14:61Kọ 12:8; 2Kọ 11:6
1 Kọr. 14:7Job 21:12
1 Kọr. 14:8Ọg 10:9; Job 39:25
1 Kọr. 14:91Kọ 14:19
1 Kọr. 14:91Kọ 9:26
1 Kọr. 14:112Ez 18:26
1 Kọr. 14:121Kọ 12:1, 7
1 Kọr. 14:121Kọ 14:4, 26
1 Kọr. 14:131Kọ 12:10; 14:5
1 Kọr. 14:141Kọ 14:2
1 Kọr. 14:15Kọl 3:16
1 Kọr. 14:15Ọm 47:7
1 Kọr. 14:162Kọ 1:20
1 Kọr. 14:171Kọ 14:26
1 Kọr. 14:181Kọ 14:6
1 Kọr. 14:191Kọ 14:4
1 Kọr. 14:20Ọm 119:99; Efe 4:14; Hib 5:13
1 Kọr. 14:20Jer 4:22; Ro 16:19
1 Kọr. 14:20Fil 3:15; Hib 5:14; 1Pi 2:2
1 Kọr. 14:21Di 28:49; Jer 5:15
1 Kọr. 14:21Aịz 28:11
1 Kọr. 14:21Aịz 28:12
1 Kọr. 14:22Ọrụ 2:4
1 Kọr. 14:22Ọrụ 2:13
1 Kọr. 14:22Ọrụ 2:37
1 Kọr. 14:231Kọ 14:11
1 Kọr. 14:24Efe 5:13
1 Kọr. 14:25Da 2:47
1 Kọr. 14:25Aịz 45:14; Zek 8:23
1 Kọr. 14:261Kọ 12:10
1 Kọr. 14:26Ro 14:19; 2Kọ 12:19
1 Kọr. 14:271Kọ 14:5
1 Kọr. 14:281Kọ 14:4
1 Kọr. 14:29Ọrụ 13:1; Efe 4:11
1 Kọr. 14:291Te 5:21
1 Kọr. 14:301Kọ 12:10
1 Kọr. 14:31Ro 12:6; 1Te 5:20
1 Kọr. 14:31Hib 10:25
1 Kọr. 14:331Kọ 14:40; Ga 5:25; Kọl 2:5
1 Kọr. 14:33Ro 15:33
1 Kọr. 14:341Ti 2:11, 12
1 Kọr. 14:341Kọ 11:3; Efe 5:22; Kọl 3:18; Taị 2:5; 1Pi 3:1
1 Kọr. 14:34Je 3:16
1 Kọr. 14:351Kọ 11:6
1 Kọr. 14:36Aịz 2:3
1 Kọr. 14:371Jn 4:6
1 Kọr. 14:391Kọ 12:31; 1Te 5:20
1 Kọr. 14:391Kọ 14:27
1 Kọr. 14:401Kọ 14:33; Kọl 2:5
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Kọrịnt 14:1-40

1 Ndị Kọrịnt

14 Na-achụsonụ ịhụnanya, ma jirinụ ịnụ ọkụ n’obi na-achọ onyinye nke mmụọ nsọ,+ ma ọ ka mma ka unu na-ebu amụma.+ 2 N’ihi na onye na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche na-agwa Chineke okwu, ọ bụghị mmadụ, n’ihi na ọ dịghị onye na-anụ ihe ọ na-ekwu,+ kama ọ na-ekwu ihe nzuzo ndị dị nsọ+ site n’ike mmụọ nsọ. 3 Otú ọ dị, onye na-ebu amụma na-ewuli ndị mmadụ elu,+ na-agbakwa ha ume ma na-agụgụ ha obi site n’okwu ya. 4 Onye na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche na-ewuli onwe ya elu, ma onye na-ebu amụma na-ewuli ọgbakọ elu. 5 Ya mere, achọrọ m ka unu niile na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche iche,+ ma achọrọ m karị ka unu na-ebu amụma.+ N’ezie, onye na-ebu amụma ka onye na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche iche,+ ọ gwụla, n’eziokwu, ma ọ̀ sụgharịrị ya, ka e wee wulie ọgbakọ elu. 6 Ma ugbu a, ụmụnna m, ọ bụrụ na mụ abịa na-agwa unu okwu n’asụsụ dị iche iche, olee ihe ọma m ga-emere unu ma ọ bụrụ na mụ ejighị mkpughe+ ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amụma ma ọ bụ ozizi gwa unu okwu?

7 Dị ka o si adị, ihe ndị na-adịghị ndụ na-adapụta ụda,+ ma ọ̀ bụ ọjà ma ọ bụ ụbọ akwara; olee otú a ga-esi mara ihe e ji ọjà ahụ na-egbu ma ọ bụ ihe e ji ụbọ akwara ahụ na-akpọ, ma ọ bụrụ na ọ dịghị ihe dị iche n’ụda ha? 8 N’ihi na n’ezie, ọ bụrụ na e jiri opi kpọọ òkù na-edoghị anya, ònye ga-ejikere ije agha?+ 9 Otú ahụkwa, ọ bụrụ na unu ejighị ire unu kwuo okwu dị mfe nghọta,+ olee otú a ga-esi mata ihe unu na-ekwu? N’eziokwu, unu ga na-agwa ikuku okwu.+ 10 Ọ pụrụ ịbụ na e nwere ọtụtụ ụdị olu okwu n’ụwa, ma ọ dịghị nke na-enweghị ihe ọ pụtara. 11 Ya mere, ọ bụrụ na aghọtaghị m ihe olu okwu ahụ pụtara, m ga-abụrụ onye na-ekwu ya onye mba ọzọ,+ onye na-ekwu okwu ahụ ga-abụkwara m onye mba ọzọ. 12 Otú ahụkwa, unu onwe unu, ebe unu ji ịnụ ọkụ n’obi na-achọ onyinye nke mmụọ nsọ,+ na-achọnụ ka unu nwee ya nke ukwuu maka iwuli ọgbakọ elu.+

13 Ya mere, onye na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche, ya kpee ekpere ka ọ sụgharịa ya.+ 14 N’ihi na ọ bụrụ na m na-ekpe ekpere n’asụsụ dị iche, ọ bụ onyinye mmụọ nsọ e nyere m na-ekpe ekpere,+ ma obi m adịghị amị mkpụrụ. 15 Gịnịzi ka a ga-eme? M ga-eji onyinye nke mmụọ nsọ na-ekpe ekpere, ma m ga-eji obi m na-ekpe ekpere. M ga-eji onyinye nke mmụọ nsọ na-abụ abụ otuto,+ ma m ga-eji obi m na-abụ abụ otuto.+ 16 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ bụrụ na i jiri onyinye nke mmụọ nsọ na-enye otuto, olee otú onye nọ n’ọnọdụ ndị nkịtị ga-esi asị “Amen”+ mgbe i nyesịrị ekele, ebe ọ na-amaghị ihe ị na-ekwu? 17 N’ezie, ị na-enye ekele n’ụzọ dị mma, ma ị dịghị ewuli onye nke ọzọ elu.+ 18 Ana m ekele Chineke na ana m ekwu okwu n’asụsụ dị iche iche karịa otú unu niile na-ekwu.+ 19 Otú o sina dị, n’ime ọgbakọ, m ga-ahọrọ iji obi m kwuo mkpụrụ okwu ise, ka m wee jirikwa ọnụ kụziere ndị ọzọ ihe, kama ikwu puku okwu iri n’asụsụ dị iche.+

20 Ụmụnna m, unu abụla ụmụaka n’ike ịghọta ihe,+ kama bụrụnụ ụmụ ọhụrụ n’ebe ihe ọjọọ dị;+ ma bụrụnụ dimkpa n’ike ịghọta ihe.+ 21 N’Iwu ahụ, e dere, sị: “‘M ga-eji asụsụ ndị ala ọzọ na egbugbere ọnụ ndị mba ọzọ+ gwa ndị a okwu,+ ma ha agaghịdị aṅa m ntị mgbe ahụ,’ ka Jehova kwuru.”+ 22 Ya mere, asụsụ dị iche iche bụ maka ihe ịrịba ama,+ ọ bụghị n’ebe ndị kwere ekwe nọ, kama n’ebe ndị na-ekweghị ekwe nọ,+ ma ibu amụma abụghị maka ndị na-ekweghị ekwe, kama ọ bụ maka ndị kwere ekwe.+ 23 Ya mere, ọ bụrụ na ọgbakọ dum abịakọta n’otu ebe, ha dum ana-ekwu okwu n’asụsụ dị iche iche,+ ma, ọ bụrụ na ndị nkịtị ma ọ bụ ndị na-ekweghị ekwe abata, ọ̀ bụ na ha agaghị asị na ara na-agba unu? 24 Ma ọ bụrụ na unu niile na-ebu amụma, onye ọ bụla na-ekweghị ekwe ma ọ bụ onye nkịtị ewee bata, ha niile na-adọ ya aka ná ntị,+ ha niile na-enyocha ya nke ọma; 25 ihe zoro ezo ndị dị n’obi ya na-apụta ìhè,+ nke mere na ọ ga-egbu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, wee kpọọrọ Chineke isiala, sị: “N’ezie, Chineke nọ n’etiti unu.”+

26 Ụmụnna m, gịnịzi ka a ga-eme? Mgbe unu zukọtara, otu onye nwere abụ ọma, onye ọzọ enwee ozizi, onye ọzọ enwee mkpughe, onye ọzọ enwee asụsụ dị iche, onye ọzọ enwee nkọwa.+ Ka e mee ihe niile maka iwuli mmadụ niile elu.+ 27 Ọ bụrụkwa na ndị mmadụ na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche, ka ọ bụrụ mmadụ abụọ, ma ọ bụ, ya akarịla mmadụ atọ, onye kwusịa, ibe ya ekwuo; ka otu onye na-asụgharị ihe a na-ekwu.+ 28 Ma ọ bụrụ na e nweghị onye nsụgharị, ya gbachie nkịtị n’ọgbakọ ma na-agwa onwe ya+ na Chineke okwu. 29 Ka ndị amụma abụọ ma ọ bụ atọ+ kwuokwa okwu, ka ndị ọzọ chọpụtakwa ihe ọ pụtara.+ 30 Ma ọ bụrụ na e kpugheere onye nke ọzọ+ ihe mgbe ọ nọ ala n’ebe ahụ, ka onye nke mbụ gbachie nkịtị. 31 N’ihi na unu niile pụrụ ibu amụma,+ otu onye busịa, ibe ya ebuo, ka mmadụ niile wee mụta ihe, e wee gbaa mmadụ niile ume.+ 32 Ọ bụ ndị amụma ga-achịkwa onyinye mmụọ nsọ nke ndị amụma. 33 N’ihi na Chineke abụghị Chineke nke aghara,+ kama nke udo.+

Dị ka ọ dị n’ọgbakọ niile nke ndị nsọ, 34 ka ụmụ nwaanyị na-agbachi nkịtị+ n’ọgbakọ, n’ihi na e nyeghị ha ike ikwu okwu, kama ka ha nọrọ n’okpuru ndị ikom,+ ọbụna dị ka Iwu+ ahụ si kwuo. 35 Ya mere, ọ bụrụ na ha chọrọ ịmụta ihe, ka ha jụọ di ha n’ụlọ, n’ihi na ọ bụ ihe ihere+ nwaanyị ikwu okwu n’ọgbakọ.

36 Gịnị? Ọ̀ bụ n’ebe unu nọ ka okwu Chineke si pụta,+ ka ọ̀ bụ naanị n’ebe unu nọ ka o ruru?

37 Ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ya bụ onye amụma ma ọ bụ na ya nwere onyinye nke mmụọ nsọ, ya nabata ihe m na-edetara unu, n’ihi na ihe ndị a bụ ihe Onyenwe anyị nyere n’iwu.+ 38 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla amaghị ihe ndị a, ọ ga-anọgide n’amaghị ha. 39 Ya mere, ụmụnna m, jirinụ ịnụ ọkụ n’obi na-achọ ibu amụma,+ ma unu amachibidokwala ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche+ iwu. 40 Ma ka e mee ihe niile n’ụzọ kwesịrị ekwesị nakwa n’usoro.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya