Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 13
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Kọrịnt 13:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:18
  • +2Sa 6:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 301

    Ụlọ Nche,

    12/15/2015, p. 4

    7/15/1992, p. 28

    5/1/1991, p. 10-11

1 Ndị Kọrịnt 13:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 7:22; 1Kọ 14:3; Mkp 19:10
  • +1Kọ 4:1; Efe 1:9
  • +1Kọ 12:8
  • +Mt 17:20; Lu 17:6
  • +1Jn 4:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 301

    Ụlọ Nche,

    7/15/1992, p. 28

    11/15/1990, p. 12

1 Ndị Kọrịnt 13:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 6:2
  • +Ro 5:7
  • +2Kọ 9:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1992, p. 28

    10/1/1991, p. 20-21

1 Ndị Kọrịnt 13:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 5:5; 13:10; 1Jn 4:8
  • +1Te 5:14; 2Pi 3:15
  • +Efe 4:32
  • +2Kọ 12:20; Ga 5:26
  • +Ilu 27:1
  • +Kọl 2:18; 1Pi 5:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 162-163

    Bịaruo Jehova Nso, p. 302-303, 305-306

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 20

    10/15/2002, p. 28

    11/1/2001, p. 15-16

    2/15/1999, p. 19-21

    9/15/1995, p. 14-19

    9/1/1994, p. 20

    10/15/1993, p. 19, 21

    7/15/1992, p. 29

    7/15/1991, p. 14

1 Ndị Kọrịnt 13:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 13:13; 1Kọ 14:40
  • +1Kọ 10:24; Fil 2:4
  • +Mt 5:39; Jes 1:19
  • +Efe 4:32; Kọl 3:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 163-169

    Bịaruo Jehova Nso, p. 306-307

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 21-26

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 20-21

    8/1/2008, p. 15

    2/15/1999, p. 20-21

    10/15/1993, p. 19-20

    7/15/1992, p. 29

1 Ndị Kọrịnt 13:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:9
  • +2Kọ 13:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 303, 307-308

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 20-21

    2/15/1999, p. 20-21

    10/15/1993, p. 20, 21-22

    7/15/1992, p. 30

    Teta!,

    1/2009, p. 8-9

1 Ndị Kọrịnt 13:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 4:8
  • +Ọrụ 17:11
  • +Ro 8:25; 12:12
  • +1Kọ 10:13; 1Te 1:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 169-171

    Bịaruo Jehova Nso, p. 303-305

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 21

    12/15/2009, p. 27-28

    7/15/2000, p. 23

    2/15/1999, p. 21-22

    10/15/1993, p. 22

    7/15/1992, p. 30

    11/1/1991, p. 12-13

1 Ndị Kọrịnt 13:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 4:8
  • +1Kọ 12:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 308-309

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 21

    12/15/2009, p. 27-28

    7/1/2003, p. 7

    10/15/1993, p. 20-21

    8/15/1992, p. 5

    7/15/1992, p. 30

1 Ndị Kọrịnt 13:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 4:18
  • +2Pi 1:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1992, p. 30-31

1 Ndị Kọrịnt 13:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 12:4; Jn 1:51

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1992, p. 30-31

1 Ndị Kọrịnt 13:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 4:13; Hib 6:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    10/2011, p. 5

    Ụlọ Nche,

    9/1/2007, p. 22

    8/1/1992, p. 9-11

    7/15/1992, p. 31

1 Ndị Kọrịnt 13:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 2:8
  • +Mt 5:8; 1Jn 3:2; Mkp 22:4
  • +2Kọ 5:10; Hib 4:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2015, p. 15

    3/15/2000, p. 12

    7/15/1992, p. 31

1 Ndị Kọrịnt 13:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 22:37; Ro 13:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2023, p. 8

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 30

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 27

    7/15/1992, p. 31

    9/15/1991, p. 19

    11/15/1990, p. 10-12, 15

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 28-29

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 13:11Kọ 14:18
1 Kọr. 13:12Sa 6:5
1 Kọr. 13:2Mt 7:22; 1Kọ 14:3; Mkp 19:10
1 Kọr. 13:21Kọ 4:1; Efe 1:9
1 Kọr. 13:21Kọ 12:8
1 Kọr. 13:2Mt 17:20; Lu 17:6
1 Kọr. 13:21Jn 4:20
1 Kọr. 13:3Mt 6:2
1 Kọr. 13:3Ro 5:7
1 Kọr. 13:32Kọ 9:7
1 Kọr. 13:4Ro 5:5; 13:10; 1Jn 4:8
1 Kọr. 13:41Te 5:14; 2Pi 3:15
1 Kọr. 13:4Efe 4:32
1 Kọr. 13:42Kọ 12:20; Ga 5:26
1 Kọr. 13:4Ilu 27:1
1 Kọr. 13:4Kọl 2:18; 1Pi 5:5
1 Kọr. 13:5Ro 13:13; 1Kọ 14:40
1 Kọr. 13:51Kọ 10:24; Fil 2:4
1 Kọr. 13:5Mt 5:39; Jes 1:19
1 Kọr. 13:5Efe 4:32; Kọl 3:13
1 Kọr. 13:6Ro 12:9
1 Kọr. 13:62Kọ 13:8
1 Kọr. 13:71Pi 4:8
1 Kọr. 13:7Ọrụ 17:11
1 Kọr. 13:7Ro 8:25; 12:12
1 Kọr. 13:71Kọ 10:13; 1Te 1:3
1 Kọr. 13:81Jn 4:8
1 Kọr. 13:81Kọ 12:31
1 Kọr. 13:9Ilu 4:18
1 Kọr. 13:92Pi 1:19
1 Kọr. 13:10Da 12:4; Jn 1:51
1 Kọr. 13:11Efe 4:13; Hib 6:1
1 Kọr. 13:12Hib 2:8
1 Kọr. 13:12Mt 5:8; 1Jn 3:2; Mkp 22:4
1 Kọr. 13:122Kọ 5:10; Hib 4:13
1 Kọr. 13:13Mt 22:37; Ro 13:10
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Kọrịnt 13:1-13

1 Ndị Kọrịnt

13 Ọ bụrụ na m na-ekwu okwu n’asụsụ dị iche iche nke ụmụ mmadụ+ na nke ndị mmụọ ozi, ma enweghị m ịhụnanya, aghọwo m ngwá egwú bras nke na-ada ụda ma ọ bụ ájà nke na-eme mkpọtụ.+ 2 Ọ bụrụkwa na m nwere onyinye ibu amụma,+ marakwa ihe nzuzo dị nsọ+ niile na ihe ọmụma niile,+ ọ bụrụkwa na m nwere okwukwe niile iji bupụ ugwu,+ ma enweghị m ịhụnanya, ọ dịghị ihe m bụ.+ 3 Ọ bụrụkwa na m na-enye ihe niile m nwere iji zụọ ndị ọzọ,+ ọ bụrụkwa na mụ enyefee ahụ́ m,+ ka m wee nyaa isi, ma enweghị m ịhụnanya,+ ọ baghịrị m uru ọ bụla.

4 Ịhụnanya+ nwere ogologo ntachi obi+ na obiọma.+ Ịhụnanya adịghị ekwo ekworo,+ ọ dịghị etu ọnụ,+ ọ dịghị afụli onwe ya elu,+ 5 ọ dịghị akpa àgwà na-ekwesịghị ekwesị,+ ọ dịghị achọ ọdịmma nke ya,+ ọ dịghị abụ nke a kpasuru iwe.+ Ọ dịghị agụkọ ihe ọjọọ.+ 6 Ọ dịghị aṅụrị ọnụ n’ihi ajọ omume,+ kama ọ na-eso eziokwu aṅụrị ọṅụ.+ 7 Ọ na-edi ihe niile,+ na-ekwere ihe niile,+ na-enwe olileanya ihe niile,+ na-atachi obi n’ihe niile.+

8 Ịhụnanya adịghị ada ada.+ Ma ọ bụrụ na e nwere onyinye ibu amụma, a ga-ewepụ ha; ọ bụrụ na e nwere ịsụ asụsụ dị iche iche, ha ga-akwụsị; ọ bụrụ na e nwere ihe ọmụma, a ga-ewepụ ya.+ 9 N’ihi na anyị nwere ihe ọmụma na-ezughị ezu,+ anyị na-ebukwa amụma n’ụzọ na-ezughị ezu;+ 10 ma mgbe ihe ahụ nke zuru ezu bịarutere,+ a ga-ewepụ ihe ahụ nke na-ezughị ezu. 11 Mgbe m bụ nwa ọhụrụ, m na-ekwu okwu dị ka nwa ọhụrụ, na-eche echiche dị ka nwa ọhụrụ, na-ele ihe anya dị ka nwa ọhụrụ; ma ugbu a m ghọrọ dimkpa,+ ahapụwo m omume nwa ọhụrụ. 12 N’ihi na ka ọ dị ugbu a, anyị ji enyo ígwè+ na-ahụ ihe inyoghi inyoghị, ma mgbe ahụ, ọ ga-abụ ihu na ihu.+ Ka ọ dị ugbu a, m maara ihe n’ụzọ na-ezughị ezu, ma mgbe ahụ, m ga-amara ihe n’ụzọ ziri ezi ọbụna dị ka a maara m n’ụzọ ziri ezi.+ 13 Otú ọ dị, ihe ndị fọdụrụ ugbu a bụ okwukwe, olileanya, ịhụnanya, ihe atọ ndị a; ma nke kasị n’ime ha bụ ịhụnanya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya