1 Ndị Tesalonaịka 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’aka nke ọzọ, anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, na-adụnụ ndị na-adịghị agazi agazi ọdụ,+ na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà,+ na-akwadonụ ndị na-adịghị ike, na-enwenụ ogologo ntachi obi+ n’ebe mmadụ niile nọ. 2 Pita 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na-agụkwanụ ndidi Onyenwe anyị dị ka nzọpụta, dị nnọọ ka nwanna anyị a hụrụ n’anya bụ́ Pọl detakwaara unu akwụkwọ,+ dị ka amamihe+ nke e nyere ya si dị,
14 N’aka nke ọzọ, anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, na-adụnụ ndị na-adịghị agazi agazi ọdụ,+ na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà,+ na-akwadonụ ndị na-adịghị ike, na-enwenụ ogologo ntachi obi+ n’ebe mmadụ niile nọ.
15 Na-agụkwanụ ndidi Onyenwe anyị dị ka nzọpụta, dị nnọọ ka nwanna anyị a hụrụ n’anya bụ́ Pọl detakwaara unu akwụkwọ,+ dị ka amamihe+ nke e nyere ya si dị,