1 Ndị Kọrịnt 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ka onye ọ bụla na-achọ, ọ bụghị uru nke ya,+ kama nke onye nke ọzọ.+ Ndị Filipaị 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na-elekwasị anya, ọ bụghị naanị n’ọdịmma onwe unu,+ kamakwa n’ọdịmma nke ndị ọzọ.+