Ndị Rom 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ. 1 Ndị Kọrịnt 10:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ọbụna dị ka m na-eme ihe dị mmadụ niile mma n’ihe niile,+ n’achọghị uru nke onwe m,+ kama uru nke ọtụtụ ndị, ka e wee zọpụta+ ha. 1 Ndị Kọrịnt 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ọ dịghị akpa àgwà na-ekwesịghị ekwesị,+ ọ dịghị achọ ọdịmma nke ya,+ ọ dịghị abụ nke a kpasuru iwe.+ Ọ dịghị agụkọ ihe ọjọọ.+
10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ.
33 ọbụna dị ka m na-eme ihe dị mmadụ niile mma n’ihe niile,+ n’achọghị uru nke onwe m,+ kama uru nke ọtụtụ ndị, ka e wee zọpụta+ ha.
5 ọ dịghị akpa àgwà na-ekwesịghị ekwesị,+ ọ dịghị achọ ọdịmma nke ya,+ ọ dịghị abụ nke a kpasuru iwe.+ Ọ dịghị agụkọ ihe ọjọọ.+