Matiu 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, mgbe ị na-enye onyinye ebere,+ afụla opi+ na-aga, dị nnọọ ka ndị ihu abụọ na-eme n’ụlọ nzukọ na n’okporo ámá, ka ndị mmadụ wee nye ha otuto. N’ezie, ana m asị unu, Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha.
2 Ya mere, mgbe ị na-enye onyinye ebere,+ afụla opi+ na-aga, dị nnọọ ka ndị ihu abụọ na-eme n’ụlọ nzukọ na n’okporo ámá, ka ndị mmadụ wee nye ha otuto. N’ezie, ana m asị unu, Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha.